Check out the lastest amazing and alluring song by Nigerian gospel singer, songwriter and praise music pastor, Thatvoice tagged “Ogba Aka Ejeagha”.
“Ogba Aka Ejeagha” is a cover of the song Olowogbogboro by Nathaniel Bassey beautifully rendered in Igbo lyrics by ThatVoice.
This fascinating masterpiece is a perfect addition to your music playlist and It’s also currently available for streaming on all platforms.
Listen, stream & download below:
- Song: Ogba Aka Ejeagha
- Artist: Thatvoice
- Released: November, 2024
- Duration: 1:35
Thatvoice Ogba Aka Ejeagha Lyrics:
Unu ahutuwo onye gba aka eje agha
Turu ugo we lota
Akama ahutu onye ji ndu ya choo mu mma
Onu uzo wee mepe eh
Asimu oguru ntutu isi mu onu
Ziko ebube ya, ee
Chukwu na ilolo ihe biara ilo m
Agu neche obodo
Ibu dike, dike na dimkpa
Chukwu ka dibia oo ee
Olowogbogboro is turning things around
Olowogbogboro is fixing life again
Unu ahutuwo onye ji ndu ya choo mu mma onu uzo wee mepe eh
Akamu ahutu onye ji ndu ya choo mu mma
Onu uzo wee mepe eeh