Patty Obasi – Amuru Anyi Otu Nwa

Patty Obasi Nwa Mamiwota vol 1

Rev. Patrick Obasi, popularly known as Patty Obasi, was a Nigerian gospel recording artist. Regarded as one of the early pioneers of Igbo christian music, Patty Obasi rose to prominence in 1980 upon the release of his album Nwa Mama Iwota.

Rev Patty Obasi was a household name in the early 80’s and 90’s with songs like Bianu Kanyi Kele Jehova, Onye Isi Agha, Nwa Mama Iwota,
Ihe Onye Ma Mara Ya, Ubanese, Uwa bu Ahia, Ezi Nwayi Di Uko e.t.c.

  • Song: Amuru Anyi Otu Nwa
  • Artist: Patty Obasi
  • Album: Nwamamiwota
  • Band: The Sower and His Charismatics

Patty Obasi Amuru Anyi Otu Nwa Lyrics
Amuru anyi otu nwa
Okwu Chineke mere ya
Chukwu n’ebinyere mmadu
Ezi Chukwu n’ebinyere mmadu
Chukwu n’ebi n’obi ayi
Obu ya bu Emmanuel Emma
Kpakpando ya kanyi huru
Anyi huru ya ka ona muké
Ona muké na Bethlehem Judea
Anyi hukwara ezinne ya Mary (Mary)
Ojiri akwa wé kpuchieya ukwu
N’ime ebe ana enye anumanu nri
Agam were obim woro ya ulo
Agam were obim woro ya ulo
Were ndum jere ya ozi
Agam were obim woro ya ulo
Obim woro
Agam ewere obim woro ya ulo
Ebe Mary na Martha na ejere ya ozi
Agam ewere ndum jere ya ozi
Ugbua bu ogem nwere ijere ya ozi
N’ihi na onye nwuru anwu apughi ijere Chukwu ozi
Unu ahuwonu na Chineke anyi di ebube ma di ngozi?
Unu ahuwonu na omezuwo nkwa ya?
Okwa niru anyi ka amuma nka mezuru?
Eze Herod apughi igbochi ya
Ike ochichiri apughi igbochi ya
Adighi ebuda onye Chukwu buniri
Adighi akocha onye Chukwu goziri ka imara
Sacha Nma nye ya ezi nkwado
Eze Emma bu Onye olu ya gbara ama
Irue na ezi nulo Emma
Emma ike mkwu aba
Otutu ihe na ewoli nmuo juru ya
Otutu ihe na ewoli mmuo juru ya ma gbakasa
Hajuru na ezi na ulo Emma
Ezi enyim aa bu na obu ya gbara ama
N’ime ya ka ezi n’ulo gbabara jee kuo pa
Gbabara n’ezinulo Emma
Ezi enyim a bunu okaa omé
Agam were obim woro ya ulo
Were ndum jere ya ozi
Agam were obim woro ya ulo
Obim woro… Agam ewere obim woro ya ulo
Ebe Mary na Martha na ejere ya ozi
Agam ewere ndum jere ya ozi
Ugbua bu oge nwere ijere ozi
N’ihi na onye nwuru anwu apughi ikpere Chukwu ooo
Herod ahuro ezinwa amuru anyi ma kam jukene
Onye oru uka ona hu Chukwu anya?
Onye iro apughi ihu onye nwe anyi
Onye ochi eze apughi ihu Chukwu oo
N’hi na dika mmiri si n’igwe n’erudata
Otite mmanu si n’igwe na erudata
Amara ochichi si na Chukwu wee bia
Eme elu me ala awataghi ya n’anya
Onye Jehovah jiri ya wee gozie
Aghaha ibu oka omé
Ezi enyim a bunu oka omé (Ezi enyim a bunu oka omé)

 

Play Patty Obasi Amuru Anyi Otu Nwa here free.

 

Patty Obasi Amuru Anyi Otu Nwa Mp3 Download free


Scroll to Top