Obi Igwe – Joseph

Obi Igwe songs mp3 download

Soundwela presents this evergreen gospel track Joseph by Obi Igwe mp3 download. Obi Igwe is an  Igbo gospel singer and vibrant music evangelist popularly known in the early nineties for his awesome and spirit filled christian songs like Ruth and Naomi, Ndi ochichi, Chi Anyi Di MmaObu Otu Olu Gi diKwesi Ntukwasiobi, Jehovah Nonyere Anyi and many others.

Obi Igwe Joseph lyrics

Ihe onye ga abu n’uwa

Nke ahu ka oga abu

Akara m ji bia Uwa

Madu apughi ihicha ya

Ajo mmuo na ajo madu

Ha na eme na nkiti o

Ka obu jealousy,

Nke ahu bu obere okwu

Uwa bu college

Biko muta ihe

Onye Chukwu goziri

Madu apughi ikocha ya

Ina anu, brother ina anu

Ina anu, sister ina anu.

Play Obi Igwe Joseph mp3.

Download Joseph by Obi Igwe mp3.

 

https://youtu.be/Sw_yVdwJ1Os


Scroll to Top