Soundwela Media presents Gaesetmane, the evergreen gospel album by Bro Cornelius Benjamin.
Bro Cornelius Benjamin is an Aba based veteran gospel singer from Uturu, Isikwuato in Abia state otherwise popularly known for his iconic golden voice and soul lifting gospel songs.
Cornelius Benjamin Gaesetmane Lyrics:
Jesus jere Gethsemane n’ihi mkpuru obi ayi,
Na abali ahu di oke egwu, Onye na odighi ihe omere,
Osiso si ya n’aru ewo dika obara,
N’ezie a odighi nfe mana ochuru aja n’ihi m.
Ewo Gethsemane adighi nfe,
Gethsemane di ilu ma Jesus siri nu
ka emee uche gi,
Gethsemane adighi nfe ma ihunanya Jesus di ebube,
Onyere ndu ya na elu obe calvary,
Obu gini ka ina eche biko rapu mmehie gi.
Ewo Gethsemane adighi nfe,
Gethsemane di ilu ma Jesus siri nu nna
ka emee uche gi,
Gethsemane adighi nfe ma ihunanya Jesus di ebube,
Onyere ndu ya na elu obe calvary,
Obu gini ka ina eche biko rapu mmehie gi.
…
Play Bro Cornelius Benjamin Gaesetmane audio mp3.
Download Cornelius Benjamin Gaesetmane mp3.