Bro Okwey – Oga Adi Nma

Bro Okwey Oga Adi Nma

Download Oga Adi Nma by Bro Friday Okwey mp3 free here.

Bro Okwey – Oga Adi Mma Lyrics :

Mgbe nsogbu gbara mu ogige
Mgbe olile anya adighikwa
Mgbe ndi enyi m nile gbara oso
Amara m na olapughi kwam

Amaram na onye nwem nonso
Amaram na orapughi kwam
Amara m mgbe oga ebi do olu
Elu uwa ga amarakwa na onye nso adighi nfe.

Download Oga Adi Nma by Bro Okwey.


Scroll to Top